Return to Video

MasterFirefoxOS.com: Firefox Browser

  • 0:07 - 0:13
    Nchọgharị Firefox bụ ụzọ kachasị ọsọ nwere
    nche iji nweta ihe kacha mma na weebụ.
  • 0:14 - 0:17
    Ndị ahịa gị nwere ike ịlele saịtị ha
    ozugbo site na ihuenyo mbata ha
  • 0:18 - 0:20
    ma ọ bụ jiri ogwe ọchụchọ
    iji gaa na saịtị weebụ,
  • 0:21 - 0:24
    mee ọchụchọ ma nweta ndekọ nchọgharị
  • 0:24 - 0:28
    yana taabụ na enye ohere ọtụtụ ọrụ
    site na ịlenye anya n'ọtụtụ ibe n'otu oge.
  • 0:29 - 0:31
    Mozilla na eme ha niile,
  • 0:31 - 0:35
    ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi na ịhụ
    na weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.
Title:
MasterFirefoxOS.com: Firefox Browser
Video Language:
English
Duration:
0:39

Igbo subtitles

Revisions