[Script Info] Title: [Events] Format: Layer, Start, End, Style, Name, MarginL, MarginR, MarginV, Effect, Text Dialogue: 0,0:00:07.49,0:00:12.59,Default,,0000,0000,0000,,Nchọgharị Firefox bụ ụzọ kachasị ọsọ nwere\Nnche iji nweta ihe kacha mma na weebụ. Dialogue: 0,0:00:13.67,0:00:17.07,Default,,0000,0000,0000,,Ndị ahịa gị nwere ike ịlele saịtị ha\Nozugbo site na ihuenyo mbata ha Dialogue: 0,0:00:17.78,0:00:20.34,Default,,0000,0000,0000,,ma ọ bụ jiri ogwe ọchụchọ\Niji gaa na saịtị weebụ, Dialogue: 0,0:00:20.74,0:00:23.74,Default,,0000,0000,0000,,mee ọchụchọ ma nweta ndekọ nchọgharị Dialogue: 0,0:00:24.45,0:00:28.13,Default,,0000,0000,0000,,yana taabụ na enye ohere ọtụtụ ọrụ\Nsite na ịlenye anya n'ọtụtụ ibe n'otu oge. Dialogue: 0,0:00:29.19,0:00:30.69,Default,,0000,0000,0000,,Mozilla na eme ha niile, Dialogue: 0,0:00:30.99,0:00:35.23,Default,,0000,0000,0000,,ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi na ịhụ \Nna weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.