0:00:07.490,0:00:12.593 Nchọgharị Firefox bụ ụzọ kachasị ọsọ nwere[br]nche iji nweta ihe kacha mma na weebụ. 0:00:13.673,0:00:17.066 Ndị ahịa gị nwere ike ịlele saịtị ha[br]ozugbo site na ihuenyo mbata ha 0:00:17.780,0:00:20.340 ma ọ bụ jiri ogwe ọchụchọ[br]iji gaa na saịtị weebụ, 0:00:20.740,0:00:23.740 mee ọchụchọ ma nweta ndekọ nchọgharị 0:00:24.450,0:00:28.130 yana taabụ na enye ohere ọtụtụ ọrụ[br]site na ịlenye anya n'ọtụtụ ibe n'otu oge. 0:00:29.190,0:00:30.690 Mozilla na eme ha niile, 0:00:30.990,0:00:35.230 ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi na ịhụ [br]na weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.