1 00:00:07,490 --> 00:00:12,593 Nchọgharị Firefox bụ ụzọ kachasị ọsọ nwere nche iji nweta ihe kacha mma na weebụ. 2 00:00:13,673 --> 00:00:17,066 Ndị ahịa gị nwere ike ịlele saịtị ha ozugbo site na ihuenyo mbata ha 3 00:00:17,780 --> 00:00:20,340 ma ọ bụ jiri ogwe ọchụchọ iji gaa na saịtị weebụ, 4 00:00:20,740 --> 00:00:23,740 mee ọchụchọ ma nweta ndekọ nchọgharị 5 00:00:24,450 --> 00:00:28,130 yana taabụ na enye ohere ọtụtụ ọrụ site na ịlenye anya n'ọtụtụ ibe n'otu oge. 6 00:00:29,190 --> 00:00:30,690 Mozilla na eme ha niile, 7 00:00:30,990 --> 00:00:35,230 ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi na ịhụ na weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.