WEBVTT 00:00:07.490 --> 00:00:12.593 Nchọgharị Firefox bụ ụzọ kachasị ọsọ nwere nche iji nweta ihe kacha mma na weebụ. 00:00:13.673 --> 00:00:17.066 Ndị ahịa gị nwere ike ịlele saịtị ha ozugbo site na ihuenyo mbata ha 00:00:17.780 --> 00:00:20.340 ma ọ bụ jiri ogwe ọchụchọ iji gaa na saịtị weebụ, 00:00:20.740 --> 00:00:23.740 mee ọchụchọ ma nweta ndekọ nchọgharị 00:00:24.450 --> 00:00:28.130 yana taabụ na enye ohere ọtụtụ ọrụ site na ịlenye anya n'ọtụtụ ibe n'otu oge. 00:00:29.190 --> 00:00:30.690 Mozilla na eme ha niile, 00:00:30.990 --> 00:00:35.230 ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi na ịhụ na weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.