< Return to Video

MasterFirefoxOS.com: Camera & Gallery

  • 0:07 - 0:14
    Ịseta, ịchekwa na ịkekọrịta foto na vidio,
    ọgaghị adị mfe karịa iji
    igwefoto na ngwa ọba Firefox.
  • 0:14 - 0:17
    HDR na enye ndị ahịa gị
    ohere ịseta ọmarịcha foto
  • 0:18 - 0:22
    ha nwekwara ike iji ngụoge iji seta foto
    ihu mara oke mma ha na ndị enyi ha.
  • 0:23 - 0:26
    Foto ha niile na egosi n'ọba na akpaghị
    aka maka nchọgharị na ndezi.
  • 0:30 - 0:32
    Ha nwere ike ịnwale myọ mara mma
  • 0:39 - 0:40
    bepụ foto ha
  • 0:46 - 0:47
    dozie ntọala ọkụ
  • 0:54 - 0:56
    yana ọtụtụ ụzọ iji kekọrịta foto ha,
  • 0:56 - 1:01
    igwefoto na ọba foto nwere atụmatụ n'uju
    ga-enye ndị enyi na ezinụlọ ha ihu ọchị.
Title:
MasterFirefoxOS.com: Camera & Gallery
Description:

more » « less
Video Language:
English
Duration:
01:04

Igbo subtitles

Revisions