-
Enwere ọtụtụ ọmarịcha ihe a ga-ekwu maka
Ọdụ Ahịa Firefox.
-
Otu ihe bụ ịga na isi mmalite maka ngwa
kachasị mma maka Firefox OS.
-
Ndị ahịa gị ga-ahụ ngwa ndị ama ama
na gburugburu ụwa
-
yanakwa ọdịnaya ndị nrụpụta
nọ na mpaghara ha mepụtara.
-
Ikwu maka ngwa mpaghara,
ọdụ ahịa Firefox bụ nke emepụtara
-
site n'aka ndị otu ogbe dị na mpaghara.
-
Nke a pụtara dị ka ndị ọrụ Firefox OS,
ndị ahịa gị na enweta elele ịnwe
-
ndị nyocha mpaghara na akọwa
ngwa ndị kachasị mkpa n'ebe ha bi.
-
Ha nwere ike ịchọgharị mkpokọta ngwa
ma ọ bụ chọọ ọtụtụ otu
-
site na egwuregwu gaa na akụrụngwa,
egwu, njem, asọmpi na ihe ndị ọzọ.
-
Iji budata ngwa
-
naanị ihe ha ga-eme bụ ịpị akara ahụ,
wee pịa bọtịnụ agba eluigwe ahụ
-
ọ ga-ebido ịdọnye n'ekwentị ha ozugbo.