Igbo 字幕

← What Happens to Your Body After You Die?

获得嵌入代码
69种语言

Showing Revision 1 created 06/27/2020 by Christian Amaechi.

  1. Onwu adịghị atọ ụtọ
  2. Mana ihe na-eme ahụ anyi mgbe anyi nwụrụ bụ ịhe ịtụ anya.
  3. Chere ka anyị gosi gi.
  4. Egwu atula gi, ogaghi asọ ohi nke ụkwuu.
  5. Ozigbo mmadu kubiri,
  6. Mkpụrụ ndụ di ha n'ahụ akwusi ị na bata oxygen.
  7. Mana mkpụrụ ndụ ndị a ga aga n'ihu ịdị ndu nwa obere oge.