WEBVTT 00:00:07.330 --> 00:00:11.450 Firefox OS na enye ndị ahịa gị ohere ịnweta ọdịyo niile ha chọrọ na ngagharị 00:00:11.740 --> 00:00:13.100 ha niile n'otu ngwaọrụ. 00:00:13.600 --> 00:00:15.360 Iji otu ọpịpị na akara egwu, 00:00:15.660 --> 00:00:17.890 ha ga-ahụ ụda ha niile n'otu ebe. 00:00:18.160 --> 00:00:22.640 Ha nwere ike ịlenye anya na mkpokọta ha site na ọkụegwu ma ọ bụ ọbaegwu 00:00:24.140 --> 00:00:26.560 chọọ egwu n'igbe ọchụchọ 00:00:31.560 --> 00:00:33.070 nye egwu ogo 00:00:34.880 --> 00:00:36.100 kekọrịta ha 00:00:40.360 --> 00:00:42.930 ma mepụtakwa ndepụta ọkpụkpọ nke ndị kachasị amasị ha 00:00:46.240 --> 00:00:48.160 enwere ngwa redio FM dị 00:00:48.640 --> 00:00:51.050 Ndị ahịa gị ga-ahụ ọdụ ha chọrọ site na ịpịgharị 00:00:51.520 --> 00:00:53.560 maọbụ masị Firefox OS iji chọta ya.