Firefox OS na enye ndị ahịa gị ohere ịnweta ọdịyo niile ha chọrọ na ngagharị ha niile n'otu ngwaọrụ. Iji otu ọpịpị na akara egwu, ha ga-ahụ ụda ha niile n'otu ebe. Ha nwere ike ịlenye anya na mkpokọta ha site na ọkụegwu ma ọ bụ ọbaegwu chọọ egwu n'igbe ọchụchọ nye egwu ogo kekọrịta ha ma mepụtakwa ndepụta ọkpụkpọ nke ndị kachasị amasị ha enwere ngwa redio FM dị Ndị ahịa gị ga-ahụ ọdụ ha chọrọ site na ịpịgharị maọbụ masị Firefox OS iji chọta ya.