1 00:00:07,330 --> 00:00:11,450 Firefox OS na enye ndị ahịa gị ohere ịnweta ọdịyo niile ha chọrọ na ngagharị 2 00:00:11,740 --> 00:00:13,100 ha niile n'otu ngwaọrụ. 3 00:00:13,600 --> 00:00:15,360 Iji otu ọpịpị na akara egwu, 4 00:00:15,660 --> 00:00:17,890 ha ga-ahụ ụda ha niile n'otu ebe. 5 00:00:18,160 --> 00:00:22,640 Ha nwere ike ịlenye anya na mkpokọta ha site na ọkụegwu ma ọ bụ ọbaegwu 6 00:00:24,140 --> 00:00:26,560 chọọ egwu n'igbe ọchụchọ 7 00:00:31,560 --> 00:00:33,070 nye egwu ogo 8 00:00:34,880 --> 00:00:36,100 kekọrịta ha 9 00:00:40,360 --> 00:00:42,930 ma mepụtakwa ndepụta ọkpụkpọ nke ndị kachasị amasị ha 10 00:00:46,240 --> 00:00:48,160 enwere ngwa redio FM dị 11 00:00:48,640 --> 00:00:51,050 Ndị ahịa gị ga-ahụ ọdụ ha chọrọ site na ịpịgharị 12 00:00:51,520 --> 00:00:53,560 maọbụ masị Firefox OS iji chọta ya.