Firefox OS na enye ndị ahịa gị ohere
ịnweta ọdịyo niile ha chọrọ na ngagharị
ha niile n'otu ngwaọrụ.
Iji otu ọpịpị na akara egwu,
ha ga-ahụ ụda ha niile n'otu ebe.
Ha nwere ike ịlenye anya na mkpokọta ha
site na ọkụegwu ma ọ bụ ọbaegwu
chọọ egwu n'igbe ọchụchọ
nye egwu ogo
kekọrịta ha
ma mepụtakwa ndepụta ọkpụkpọ nke
ndị kachasị amasị ha
enwere ngwa redio FM dị
Ndị ahịa gị ga-ahụ ọdụ ha chọrọ
site na ịpịgharị
maọbụ masị Firefox OS iji chọta ya.