Ekene dili home depot we kwado onyonyo nke ahu (Ubosi ofu) Ndeewo unu, ana m ede exam na 7:30 n'ututu echi Odika oge isii ma obu isato emere exam mgbe m mepere mpio, i ga anu ugbo ana niine na gaafe na uzo mkpotu ga na eme, ya mere m were microphone ana ekwu ofu ife njo dikwa aga m afugho onwem na viewfinder