Ekene dili home depot we kwado onyonyo nke ahu
(Ubosi ofu) Ndeewo unu, ana m ede exam na 7:30 n'ututu echi
Odika oge isii ma obu isato emere exam
mgbe m mepere mpio, i ga anu ugbo ana niine na gaafe na uzo
mkpotu ga na eme, ya mere m were microphone ana ekwu
ofu ife njo dikwa aga m afugho onwem na viewfinder