Firefox OS bụ naanị ekwentị
ebu onye ọrụ n'uche wee mee.
Ọ dị mfe iji ma dị mfe ịhazi.
Ndị ọrụ nwere ike ịme ihe dịka ịtọ
ngwaọrụ ahụ ịrụ ọrụ n'asụsụ obodo ha.
Jikwaa ojiji data ha.
Dozie ya site na ịmepụta ụda ọkụkụ nke ha
ma budata
ngwa ndị dị mkpa nwere ike ibuwanye
ma turie ndụ ụbọchị ha
ekpojuru Firefox OS atụmatụ niile
ndị ahịa gị tụrụ anya
ma chọọ n'ekwentị amamịghe
Mozilla na akwado Firefox OS
ogbe gburugburu ụwa wepụtara obi ịhụ
na weebụ ghe oghe ma dịịrị mmadụ niile.
Ka anyị lenye anya n'ekwentị ahụ.
Ka i si ahụ, ọ dị mfe ịgagharị na ya.
Firefox OS nwere ọtụtụ atụmatụ
ndị mkpa onye ahịa ga-atụ anya ya.
dịka nziozi, email, ọdụ ahịa Firefox.
Ngwa ndị ama ama dịka
Facebook, igwefoto na ngwa ọba
yanakwa ihe nchọgharị Firefox.