Return to Video

MasterFirefoxOS.com: Stay Connected

  • 0:07 - 0:10
    ọ bụ nnukwu ihe ịchetara ndị ahịa gị na
  • 0:10 - 0:14
    Firefox OS na enyere ha aka ịkpọtụrụ ndị
    enyi ha na ndị ọrụ ha n'ebe ọ bụla ha nọ.
  • 0:15 - 0:17
    Ihe niile ndị ahịa gị tụnyere anya
    dị ebe ahụ
  • 0:17 - 0:19
    bido na nziozi ederede
  • 0:20 - 0:24
    ruo email yana ngwa mmekọrịta ndị adọnyere
    n'oge nrụpụta dịka Facebook na Twitter
  • 0:26 - 0:29
    echezọna ikwu maka ngwa nziozi ngwangwa.
  • 0:30 - 0:33
    Adọnyere ụfọdụ maapụ n'oge nrụpụta,
    ndị ọzọ dị n'ọdụ ahia.
  • 0:34 - 0:36
    Ahịrị bụ ezigbo ihe ịmaatụ,
  • 0:37 - 0:41
    Ahịrị na ahapụ ndị ọrụ Firefox OS
    izipu ma nweta ozi,
  • 0:41 - 0:45
    emotikọn, foto, vidio na faịlụ ọdịyo.
  • 0:46 - 0:50
    Ha nwere ike ịmepụta nkata otu ọhụrụ
    ma nweta amamọkwa nke ozi ọhụrụ
  • 0:50 - 0:52
    ọbụlagodi mgbe emechiri ngwa ahụ
Title:
MasterFirefoxOS.com: Stay Connected
Video Language:
English
Duration:
0:56

Igbo subtitles

Revisions